NewStats: 3,261,308 , 8,173,654 topics. Date: Wednesday, 28 May 2025 at 07:44 PM 2458446z3e3g |
(18) (of 43 pages)
![]() |
Mentcee:Obi bum anuri na okwu nkasi Obi gi a Chukwu Gozie hi nke ukwu |
![]() |
Mentcee:Dalu Nwanne Mmadu Ka Chukwu gozie hi nke ukwu |
![]() |
Umu Igbo ibem ndewo nu Ka Chukwu gozie anyi nille Obum bu Mazi Emmanuel Oru mu bu interested gi aka, ma gbazikwara gi otu I ga esi egota ala na Ala Igbo ma obu ebe ndi oso na Obodo anyi but Nigeria na enweghi nsogbu obula 1 Like |
![]() |
This matter should be adequately investigated and let justice prevail. Enough of this insensitive wasting of Souls in this Country
958 Likes 46 Shares |
![]() |
Oru na aga na Estate anyi nille no na Nigeria
|
![]() |
Ndi oru na aru Uzo mbata na otu Estate anyi di na Lagos
|
![]() |
How can a man sleep with his fresh and blood Things dey happen oh |
![]() |
Anyi na enyekwa aka ruoru ndi mmadu Ulo na ebe obula ha choro ya
|
![]() |
Arrewa:Nwanne Mmadu ma Enugu, ma Anambra, Abia, Imo na Abia ha nille mara mma. Anyi but ofu Ife, Biko kanyi kwusi nkewa a, ka anyi nille gbako aka wee Mee Ala Igbo ka oma mma. Udo diri gi |
![]() |
Onwebeghi onye gotara Ala na aka anyi na adighi enwe oke onu. Enweghi ihe dika omonille ma man obi ndi nwe Ana na ebe Ala anyi di.
|
![]() |
He have a very serious work at hand He need the Services of a competent PR Firm to launder his image It is even too Late except Federal might came to his rescue but I doubt if it will be easy because of Obaseki incumbent power and the fact that some of his colleagues in APC have given him their anoiting and Osho is not on ground to raise his hand 3 Likes |
![]() |
Ndi be anyi ekelem unu oh Ka ubochi taa fotere anyi ihe oma nyafu nyafu
|
![]() |
Ututu oma umu Igbo
|
![]() |
Ima na Lush City Estate di nso na Absu Satelite Campus Abia State Polytechnic permanent Site Obu ihe ndia kpatara Ndi Mmadu ji agbaje ka ha Zuta Ala na Lush City Estate Aba |
![]() |
kenzysmith:Don't glorify crime, if he die today he died with a global dented image. What legacy will he leave behind for his children? 1 Like |
![]() |
Nothing like legit hustle Nairaland scammers shebi una dey watch this drama so |
![]() |
Otu I he mara mma na ebe izura Ala di bu na ego Ala (value) adighi ada ada kama o na arigo kwa Ubochi.
|
![]() |
Igbo Ndi nwe mmadu ekelem unu oh Ekperem na ubochi taa bu na Chukwu okike bi na eluigwe ga agozi anyi ncha, dobe anyi ndu. Anyi ga amu omumu, ihe obula anyi na ayo Chukwu Olisa, O ga emezuru anyi ya. Anyi agaghi anwu Kama anyi ga adi ndu wee mezue Ihe nille Chukwu zitere anyi ka anyi Mee na uwa. Utu oma ndi nkem Ka chi fotere Sunday fote Ihe oma 1 Like |
![]() |
Ujo adighi ya ma ncha Ngwa ngwa ikwuchara Ugwo Ala gi, anyi ga ekewanye gi obosara Ala gi. Nye kwa gi document nille gbasara Ala gi. I nwekwara Ike ibido iru ulo n'ala gi.
|
![]() |
Ndi ma ihe ekwe na aku Ugbua ji nwayo nwayo na ewelata ego ha na Ulo were na egoputa Ala. Ezi Oyi kedu ihe I na eche. Soro ugbo Ndi oma bia ka izuputa Ala gi na Ala Igbo
|
![]() |
Igbo Ndi nwe mmadu, oburu na Ichoro izuta Ala na omaricha Estate a di na Aba Ana akpo Lush City, Biko Biko mee ngwa ngwa ka emeghara odachi maka na Estate a nwere Ike ogaghi adizi na ahia na Onwa na abia abia maka na ndi na agbaje ka ha gota Ala na Estate a Erika nne
|
![]() |
Nke a bunch Ala Anyi no na Owerri Aha ya bu Cedarwood City. Ebe Ala no amaka, o no nnoo na uzo si Onitsha gaba Owerri. 1 Like |
![]() |
Ikewasi Ala adighi egbu oge ma ncha Ngwa ngwa I kwuchara ugwo ala gi, a ga ekewanye go Ala gi. Inwekwara Ike ibido iru ulo n'ime ya. 1 Like |
![]() |
![]() |
Justbehave:Size otu plot anyone by 464Sqm maka State Ndi di na Ala Igbo Ala now no na Lagos na Ogun State building 600Sqm. Nwanne Mmadu ndewo Anyi nwere Ala na ebe di iche iche na Ala Igbo, Anyi nwere na Asaba, Awka, Enugu, Owerri, Aba, Port-Harcourt, Obosi, Uyo. I he magburu one ya bu na Inwere Ike ikwu obere obere we kwucha ugwo Ala Gi. |
![]() |
Frankdaz9:Nwanne Mmadu Nnewo oh Ulo olu anyi enweghi Ala na Awkuzu Ugua, Mana agam agwa GI ma oburu na onwe nke m huru. Mana anyi nwere na Awka, ebe Ala Awka ahu di Amaka, o di nno na azu Unizik. Obu ebe di mma iwube ebe umu akwukow ga ebi. Kpom na akara ekwentia 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 ka anyi kparita Uka |
![]() |
dkdmy:I think they count it morning and day Not sure though |
![]() |
Ndi gotara Ala, enwetago Ala ha Odighi egbu oge ma ncha ncha, ozigbo ozigbo ikwuchara Ugwo, I ga enweta Ala Gi.
|
![]() |
Iam coming
|
![]() |
The way African Carry marriage for head All they do is to breed children like they are in a competition with each other. We are 21st century but with a 14th century mentality |
![]() |
IduNaOba:Ulo Olu anyi di na no 5A Liberty Estate Phase 1 Independence layout Enugu. Mgbe obula i ga aga mee ka mu mara. Ekwe ntim bu 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 Ndewo Nwanne mmadu |
(18) (of 43 pages)
(Go Up)
Sections: How To . 26 Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or s on Nairaland. |