NewStats: 3,261,845 , 8,175,348 topics. Date: Friday, 30 May 2025 at 06:57 PM 5y47536z3e3g |
Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 (5946 Views)
(1) Go Down)
landforeast(m): 10:26am On May 03, 2020 |
Umu Igbo Ekelem unu If you are looking forward to investing in the Eastern part of the Country we got you covered. Our Company is 100 percent genuine and we have sold over 300 Estates in different states in Nigeria. We currently have Land in Awka behind Unizik, Asaba close to NTA and Federal College of Education, Enugu, Owerri, Obosi, Uyo and most recently Aba in Abia State. To book for site inspection call the Number in the Signature.
|
landforeast(m): 8:29pm On May 04, 2020 |
Don't be left behind invest in Real Estate now
1 Like |
Yobabad: 9:12pm On May 04, 2020 |
Ok, ya gazie
3 Likes |
landforeast(m): 9:40pm On Jun 30, 2020 |
.
|
Whiteangel1234: 9:43pm On Jun 30, 2020 |
Ego ne ?
|
IduNaOba: 9:44pm On Jun 30, 2020 |
Eziokwu enugu mara mma dị egwu. Ọbụrụ na m kpata ezigbo nkụ, Agam a zụta ala n'enugwu nwanne. Ebe ahụ bụ obodo ọma. 4 Likes |
JONNYSPUTE(m): 10:16pm On Jun 30, 2020 |
.. ..Kedu ebe unu n'ere ala n'Enugu ugbu a? Ego ole?
7 Likes |
Dreambeat: 11:02pm On Jun 30, 2020 |
Umunnem, jisie unu ike.Aku ruo ulo.
5 Likes 1 Share |
landforeast(m): 7:24am On Jul 01, 2020 |
JONNYSPUTE:Nwannem Mmadu Dalu o Ebe anyi nwere ala na Enugu bu na Nkwubor Nike, Emene. odi nso na Caritas University. Ego ole ono na ya bu 2,915,000. I nwekwara Ike ikwu ya over obere. Kpom na akara ekwenti di na signature mu maka I he Ndi ozo. Ndewo 1 Like |
landforeast(m): 7:30am On Jul 01, 2020 |
Whiteangel1234:Nwanne Mmadu Lush City nke di na Aba bu no na 899,000 Ebe Pearl View Estate Phase 2 no na Enugu bu 2, 915,000 ka anyi na ele ya. Matakwa na inwere Ike ikwu ya obere obere. Inwere Ike ikpom na akara ekwentia 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 maka I maka imata maka Ihe Ndi ozo. Udo diri gi. Anyi nwekwara na Awka, Owerri na Asaba bit nwekwa Company nke na aru aru. I he nille zuru oke. 2 Likes 1 Share |
landforeast(m): 7:33am On Jul 01, 2020 |
IduNaOba:Nwanne Mmadu Ekwela ka Ego gbochie hi inweta Ala gi, Ndi Company anyi emela ya ka odi mfe. Ibia na office anyi anyone akowara gi otu I ga esi akwu obere obere we kwucha ugwo ala gi. Udo did gi 1 Like |
Re: Ebe Kacha Mma I Ga Azu Ala Na Afo 2021 by Nobody: 7:40am On Jul 01, 2020 |
Please mods move this to business section. Thank you. |
gartamanta: 8:22am On Jul 01, 2020 |
Ego ole ka ala no naya?
|
landforeast(m): 8:42am On Jul 01, 2020 |
gartamanta:Anyi nwere ala na ebe di iche iche na Ala Igbo Ala Nke di na Enugu Pear View Estate Phase 2 no na 2,915,000 I nwekwara Ike ikwu obere obere. Pear View phase 2 no na Nkwubor Nike odi nso na Caritas University Lush City no na Aba 899,000. Heritage Villas no na Onitsha no na 2.5 Million Heritage Villas no na Owerri no na 2.5 Million I nwere Ike ikpom na ekwenti 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 |
landforeast(m): 11:44am On Jul 01, 2020 |
Dreambeat:Ndewo Nwanne mmadu 1 Like |
landforeast(m): 4:37pm On Jul 01, 2020 |
Igbo Ndi nwe mmadu, egene Ana aku ugbua bu ogene aku rue ulo. Bikonu ka anyi jisie Ike na ewelata aku anyi na ulo. Anyi jiko aka onu, anyi ga eme ala igbo ka oburu ala Obodo Oyibo.
3 Likes |
landforeast(m): 12:41pm On Jul 02, 2020 |
Ndi Ulo olu anyi na asi unu na Chineke kele Eli igwe na uwa ga agozi unu nille we Nye unu ego unu ga eji azuta ala. Maka na asi na aku rue ulo okwue ebe osi we bia.
2 Likes |
IduNaOba: 10:34pm On Jul 02, 2020 |
landforeast:Ebe ka ụlọ ọrụ unu dị n'enugwu? Abụ m onye Anambra mana ebi m n'enugwu |
landforeast(m): 10:41pm On Jul 02, 2020 |
IduNaOba:Ulo Olu anyi di na no 5A Liberty Estate Phase 1 Independence layout Enugu. Mgbe obula i ga aga mee ka mu mara. Ekwe ntim bu 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 Ndewo Nwanne mmadu |
landforeast(m): 5:05am On Jul 04, 2020 |
Ndi gotara Ala, enwetago Ala ha Odighi egbu oge ma ncha ncha, ozigbo ozigbo ikwuchara Ugwo, I ga enweta Ala Gi.
|
AsabaPropertyAg(m): 7:22am On Jul 04, 2020 |
Ndi nwe mmadu, ana m ekele unu nile, unu aboola chi, ubochi taa mara unu nma. Please call us today for Lands, Houses and other Properties in Asaba and Environs. We have Lands, Duplex, Bungalow for Sale/Lease/To Let/Rent and 4 Bedroom Flats, 3 Bedroom, 2 Bedroom, 1 Bedroom, Self Contain/Bedsitter to Let/Rent in all Locations in Asaba Delta State. We also have Lands for commercial Purpose in very good Locations suitable for Hotels, Housing Estates, Shopping Mall, Warehouse, Factory, Plaza, Petrol Stations, Banks, Schools, Bus Terminal and Residential. Please always check out for our latest posts for current Properties in Asaba and Environs. Please don't hesitate to us now on 09058818181 for more Information. Please Come and Live Here, Asaba is Beautiful. We Are Here To Serve You Better. |
Frankdaz9: 7:29am On Jul 04, 2020 |
umunnem ekelekwa m unu. Biko achoro m obosara ala n' Awkuzu ma o bu ebe obula di na Chukwuemeka Odumegwu Ojukwu University, ebe nwere Ike iluru umuakwukwo ebe obibi.
1 Like |
Justbehave(m): 7:44am On Jul 04, 2020 |
landforeast:Ole size otu plot unu? |
landforeast(m): 9:49am On Jul 04, 2020 |
Frankdaz9:Nwanne Mmadu Nnewo oh Ulo olu anyi enweghi Ala na Awkuzu Ugua, Mana agam agwa GI ma oburu na onwe nke m huru. Mana anyi nwere na Awka, ebe Ala Awka ahu di Amaka, o di nno na azu Unizik. Obu ebe di mma iwube ebe umu akwukow ga ebi. Kpom na akara ekwentia 0.8.0.8.0.6.7.6.5.3.6 ka anyi kparita Uka |
landforeast(m): 9:52am On Jul 04, 2020 |
Justbehave:Size otu plot anyone by 464Sqm maka State Ndi di na Ala Igbo Ala now no na Lagos na Ogun State building 600Sqm. Nwanne Mmadu ndewo Anyi nwere Ala na ebe di iche iche na Ala Igbo, Anyi nwere na Asaba, Awka, Enugu, Owerri, Aba, Port-Harcourt, Obosi, Uyo. I he magburu one ya bu na Inwere Ike ikwu obere obere we kwucha ugwo Ala Gi. |
landforeast(m): 10:53am On Jul 04, 2020 |
landforeast(m): 2:10pm On Jul 04, 2020 |
Ikewasi Ala adighi egbu oge ma ncha Ngwa ngwa I kwuchara ugwo ala gi, a ga ekewanye go Ala gi. Inwekwara Ike ibido iru ulo n'ime ya. 1 Like |
landforeast(m): 2:15pm On Jul 04, 2020 |
Nke a bunch Ala Anyi no na Owerri Aha ya bu Cedarwood City. Ebe Ala no amaka, o no nnoo na uzo si Onitsha gaba Owerri. 1 Like |
landforeast(m): 3:23am On Jul 05, 2020 |
Igbo Ndi nwe mmadu, oburu na Ichoro izuta Ala na omaricha Estate a di na Aba Ana akpo Lush City, Biko Biko mee ngwa ngwa ka emeghara odachi maka na Estate a nwere Ike ogaghi adizi na ahia na Onwa na abia abia maka na ndi na agbaje ka ha gota Ala na Estate a Erika nne
|
landforeast(m): 4:06am On Jul 05, 2020 |
Ndi ma ihe ekwe na aku Ugbua ji nwayo nwayo na ewelata ego ha na Ulo were na egoputa Ala. Ezi Oyi kedu ihe I na eche. Soro ugbo Ndi oma bia ka izuputa Ala gi na Ala Igbo
|
landforeast(m): 4:39am On Jul 05, 2020 |
Ujo adighi ya ma ncha Ngwa ngwa ikwuchara Ugwo Ala gi, anyi ga ekewanye gi obosara Ala gi. Nye kwa gi document nille gbasara Ala gi. I nwekwara Ike ibido iru ulo n'ala gi.
|
landforeast(m): 9:59am On Jul 05, 2020 |
Igbo Ndi nwe mmadu ekelem unu oh Ekperem na ubochi taa bu na Chukwu okike bi na eluigwe ga agozi anyi ncha, dobe anyi ndu. Anyi ga amu omumu, ihe obula anyi na ayo Chukwu Olisa, O ga emezuru anyi ya. Anyi agaghi anwu Kama anyi ga adi ndu wee mezue Ihe nille Chukwu zitere anyi ka anyi Mee na uwa. Utu oma ndi nkem Ka chi fotere Sunday fote Ihe oma 1 Like |
(1) Reply)
LG In Gombe Converts Toilets To Offices
(Go Up)
Sections: How To . 33 Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or s on Nairaland. |