NewStats: 3,263,485 , 8,180,285 topics. Date: Friday, 06 June 2025 at 07:59 AM fn1d6z3e3g |
(1) (10) (of 31 pages)
![]() |
Send a message to Dele Olawanle on Twitter (@dolawanle). He is a UK-based lawyer. fabulous2019: 5 Likes 2 Shares |
![]() |
stephmiracle: There’s a book whose title is the subject of this thread. 1 Like |
![]() |
Verifiedlu: Hi. Answer is NO as it's your first time of applying to the UK. |
![]() |
My advice is to stay for now. If you're to leave let that be planned for (e.g. couple of years) and maybe at marriage. You should rather invest the money in your self: study, trainings,etc, in order to acquire more skills, sharpen existing ones and possibly get a better job/ change career or learn a trade. Best wishes. |
![]() |
Ifyalways, biko, me in your kingdom.
|
![]() |
Good work @ Spyder. Could you please post a clearer plan or send by email? I want to pay for 1 plot. Email: [email protected] Cheers. |
![]() |
Daalu nu ndi be anyi. A si m ka m bia kelee unu. Ome mma na-emere onwe ya, Ome njo na-emere onwe ya Whatever measure you give others, same measure shall be returned to you Echelon |
![]() |
Ify: I nwere ike I si na "ochi" na-ato gi. Jiri nke a gbanari ndi na-acho gi uka. ![]() Ndi Igbo ji akara uda were na-egosi ihe di iche n'etiti okwu di iche iche a na-ede otu uzo. Ndi Igbo kachaanu!!! |
![]() |
Ify, Ife melu nu bu na Ekene nweburu ego na mbu. N'ihi nke a, o bu ezie na ojighi ego oge ahu mana o nwere uche e ji akpa ego. A na m eche na Ekene e nwebeghi eke ma ncha na mbu. N'ihi nke a, ilu gi dabara adaba. Ndi be anyi si na A dighi aju nri na nkwuchi You don't refuse a covered meal |
![]() |
youngies: Nna amaghi m oo. ifyalways: Dalu Ify. Hopefully the advise from the poor man is not about how to become wealthy because I aint taking his advise. ![]() Ndi be anyi si na o bu afia onye na-azu ka o malu anya ya You can only be knowledgeable in your own business |
![]() |
Ndi be anyi, unu e mere aghaa? E ji m n'aka na udo di. Ekpere m bu ka onye o bula mee uche Chineke. Udo. |
![]() |
Youngies, Ele o di. Asusu Oka! |
![]() |
Ndi be anyi ekene mu unu. Nke anyi ayara adu iche, aghana eme ivfe ele eshi eme ivfe… |
![]() |
A number of openings spanning several disciplines are now available. 1/ Visit http://careers.total.com 2/ Click on "Vacancies" on the left of the page 3/ Select "Nigeria" from the countries drop down 4/ Click on "Search" on the bottom of page Review and apply to any position of interest. Good luck. |
![]() |
Ndi be anyi unu arikwa mma? Deeme nu. Kaa nu. Ogazi amaka mma ma e jighi ya achu aja The goose? is very beautiful but its not used for sacrifice i wonder why? Nke onye chili, ya zelu. |
![]() |
Youngies thanks for the translation. Ify ![]() ![]() 2010 ga-aburu anyi afo oma, naani kwuba aka gi oto. I hope to be more frequent this year. |
![]() |
Onye siri nwata jide nkakwu, ya debekwalu ya mmiri o ga-eji wee kwoo aka He that asks a child to catch "nkakwu" - a smelly rat - should also provide water for washing hands Ide si na o bu ofo ka o ji awa ala The flood said it's digging up of the ground is by justice Ejula si na o bu ile oma ka o ji aga n'uzo The last one is a bit tricky to translate! Help needed. lol |
![]() |
Ifeoma biko kasie obi.
|
![]() |
Nne m gwalu m na, Okenye nwelu onye na-eleta ya anya si na agbulu ha anaghi aka nka ![]() An elder that has someone looking after him said that their lineage does not age. Ndi be anyi kachaanu, Eyaaa!!! |
![]() |
Corrected. You try show say u be "Nwafo" ![]() |
![]() |
@Poster NO is my answer to the question. It's better to terminate the marriage proposal than to spend a lifetime with a woman that is not trustworthy. It's good this happened BEFORE rather than AFTER the marriage. |
![]() |
Maka na Oke osimmiri anokataghi rie onye o hughi ukwu ya. 'Cos the great sea does not drown s/he it hasn't seen his/her legs |
![]() |
Ndi bekanyi (Our people) which dialect is this? Here are few examples I heard recently Mbe na mbe zukoo ahia, uru anaghi adi ya There is no profit in a deal between two tortoises Onye na-agbara ndi mmoo ogu, isi na-abu ya aja aja S/He who fights for/defends spirits, his or her head is full of sand (sports sand in his/her hair) Oju ora be mmoo ga-eji anya ya hu S/He that is asking after the dead shall see with his eyes Deep proverbs, especially the second one, if you don't understand, ask the elders around you! Udo ka mma. |
![]() |
Ndi Igbo si na "Nchi fodugodu so ofu ha ga na atariri." In English- Even if its just one grasscutter is remaining, it will still be cutting. Ify thanks for still cutting.
|
![]() |
|
![]() |
presido1: The dreaded Umuada! Umuada a nokwa m n'ala ooo. ![]() |
![]() |
ifyalways: It's as real as rain water or as sand. I do not deny their existence; I just know I have authority over all of them! |
![]() |
Crude Oil: He who is training a destitute is training his enemy? @Crude Oil, berra come here and add some crude oil of understanding to this your ilu ![]() ifyalways:Ha ha. Iya pin? Ndi be anyi na-akpo ya iya ntutu. Belief in shooting of pins (needles, office pins, etc) as a weapon of spiritual attack. Awo adighi agba oso ehihie na nkiti The toad does not run in the afternoon for naught. Igbo kwenu!!! |
![]() |
It's not bad the guy asked the question. "Ada" means daughter in Igbo. It's an alternative to "nwa nwanyi" which literally means "female child". Therefore, "Ada" can be used for any of a man's daughters. However, qualification of "Ada" with "- Obi" and "- Nna" gives respectively "Adaobi" and "Adanna" which are traditionally reserved for first daughters. @Poster, it's possible the parents in question are oblivious of this tradition or do not wish to honour it. Rgds. |
![]() |
Heard the poem read at the just concluded GCLF '09. The concluding stanza says it all, Humfrey: |
![]() |
Umu nne m, Ndi be anyi si na E kecha n'obu, e kee na mkpuke maka na Izu ka mma na nneji. Anya na-erucha ma ukwu anaghi eru. Ome mma na-emere onwe ya, ome njo na-emere onwe ya. Jisie nu ike Please forgive me my translation sub - routine is returning errors now. Someone please help translate. |
![]() |
Maazi = Mr. = Monsieur @Ify O ego ka o ga-eri. Ife di mma rie mu ego ooo ma umunna taba mu uta!!! ![]() |
(1) (10) (of 31 pages)
(Go Up)
Sections: How To . 39 Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or s on Nairaland. |