NewStats: 3,261,898 , 8,175,489 topics. Date: Friday, 30 May 2025 at 11:03 PM 52221f

6z3e3g

South East/igbos Enter Here Let's Meet - Dating And Meet-up Zone - Nairaland 3965q

South East/igbos Enter Here Let's Meet (1010 Views)

(4)

(1) (Go Down)

Stuntkid172(m): 10:23am On May 13, 2016
ejim ohere a na akpolite ndi south east na ndi igbo niile no na nairaland.

Na mbu, anam asi unu ndewo. jisie nu ike.
asim na oga akaram mma ka m mee ihe niile na asusu banyi.
ibu Nwa afo, ibu nwa obodo ma ibu Onye Igbo.
ka anyi jisie ike na akwado asusu anyi ebe obula anyi no.
ka anyi were ohere matakwa onwe anyi nakwa ebe anyi siri puta.
Ejim n'aka na anyi na ahota kwa ifem na ekwu.
abum nwa 042. Onye Nsukka. ya mere ka'anyi kelenu onwe anyi.


Dalu nuooo. Onye na ahotaghi biko, ewela iwe n'obu etu anyi si eme.


ngwa nu ka anyi kele onwe anyi.
obiorathesubtle: 10:44am On May 13, 2016
I became ashamed of being Igbo when my fellow Igbo man cheated me even after speaking Igbo with him.. Duped me of 6 thousand Naira..


You're wasting your time!!
menstrualpad: 10:44am On May 13, 2016
DSS agent again. IPOB be careful
Stuntkid172(m): 10:48am On May 13, 2016
obiorathesubtle:
I became ashamed of being Igbo when my fellow Igbo man cheated me even after speaking Igbo with him.. Duped me of 6 thousand Naira..


You're wasting your time!!

so cos some one duped u, u decided to leave ya father land behind, okwaya?
Stuntkid172(m): 10:50am On May 13, 2016
obiorathesubtle:
I became ashamed of being Igbo when my fellow Igbo man cheated me even after speaking Igbo with him.. Duped me of 6 thousand Naira..


You're wasting your time!!

so cos some one duped u, u decided to leave ya father land behind, okwaya
Stuntkid172(m): 10:51am On May 13, 2016
obiorathesubtle:
I became ashamed of being Igbo when my fellow Igbo man cheated me even after speaking Igbo with him.. Duped me of 6 thousand Naira..


You're wasting your time!!
Enyia.

so its cos someone duped u, U decided to leave ya father land behind, okwaya
Stuntkid172(m): 10:52am On May 13, 2016
menstrualpad:
DSS agent again. IPOB be careful
YOU AGAIN
obiorathesubtle: 10:53am On May 13, 2016
Stuntkid172:

Enyia.

so its cos someone duped u, U decided to leave ya father land behind, okwaya
YES!!!!!
Rocktation(f): 10:56am On May 13, 2016
...
joseph1832(m): 11:06am On May 13, 2016
Rocktation:
...
Well done. I just say make I greet you.
IRserveMyComent(f): 11:24am On May 13, 2016
Nwa afo Nsukka Ibola chi?

Eziokwu Asusu anyi tokariri mmanu anu?

Ka ubochi taa gara anyi nile nke oma.
Stuntkid172(m): 7:58pm On May 13, 2016
IRserveMyComent:
Nwa afo Nsukka Ibola chi?
Eziokwu Asusu anyi tokariri mmanu anu?
Ka ubochi taa gara anyi nile nke oma.
Nwanne mmadu kedu ka osi ada?
Re: South East/igbos Enter Here Let's Meet by Nobody: 8:36pm On May 13, 2016
obiorathesubtle:
I became ashamed of being Igbo when my fellow Igbo man cheated me even after speaking Igbo with him.. Duped me of 6 thousand Naira..


You're wasting your time!!

Such is life, some can do anything and how 4 money.
IRserveMyComent(f): 9:24pm On May 13, 2016
Stuntkid172:

Nwanne mmadu kedu ka osi ada?
Udo di.
cruzclinton1(m): 4:23pm On May 14, 2016
IRserveMyComent:
Nwa afo Nsukka Ibola chi?

Eziokwu Asusu anyi tokariri mmanu anu?

Ka ubochi taa gara anyi nile nke oma.


Nwaanyi oma kedu ke imere? Afam bu chukwuma(chuks), abum onye anambra bina Aba abia. Biko kedu ebe ise? An ebe ebi?
Stuntkid172(m): 8:09pm On May 14, 2016
cruzclinton1:



Nwaanyi oma kedu ke imere? Afam bu chukwuma(chuks), abum onye anambra bina Aba abia. Biko kedu ebe ise? An ebe ebi?
enyia . kedu ka isi azu ulo bata, ichoro ikele men. nah wa to you ooo
cruzclinton1(m): 8:14am On May 15, 2016
Stuntkid172:
enyia . kedu ka isi azu ulo bata, ichoro ikele men. nah wa to you ooo

Lol !!! Odogwu biko gbahara mu, Anam ekele Odogwu ninee no ebaa ma umu Ada anyi ninee
Stuntkid172(m): 8:20am On May 15, 2016
cruzclinton1:


Lol !!! Odogwu biko gbahara mu, Anam ekele Odogwu ninee no ebaa ma umu Ada anyi ninee
imere nke oma. Kedu ka osi ada?
cruzclinton1(m): 1:59pm On May 15, 2016
Stuntkid172:
imere nke oma. Kedu ka osi ada?


Udo ye boxer
IRserveMyComent(f): 5:30pm On May 15, 2016
cruzclinton1:



Nwaanyi oma kedu ke imere? Afam bu chukwuma(chuks), abum onye anambra bina Aba abia. Biko kedu ebe ise? An ebe ebi?
Nwoke oma adim nno so mma. Abum onye umuahia,bina lagos.
cruzclinton1(m): 5:42pm On May 15, 2016
IRserveMyComent:
Nwoke oma adim nno so mma. Abum onye umuahia,bina lagos.


Chaii Asa ndi okee. Imara mma nwanyi

(1) (Reply)

Sauron

(Go Up)

Sections: How To . 19
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or s on Nairaland.