NewStats: 3,262,373 , 8,176,961 topics. Date: Monday, 02 June 2025 at 04:25 AM 352g76z3e3g |
Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (512422 Views)
Ynot(m): 5:55pm On Jun 07, 2007 |
imaghi na eji m umunwayi abua?
|
monshege: 5:56pm On Jun 07, 2007 |
Ynot:hahhaah onwere example ka nke a? romero, gbalia ghoro ofu nwanyi na i na alota. emeghi ihe ozo, i mere ya akwukwo o ji abata mallorca |
Ikomi(m): 5:56pm On Jun 07, 2007 |
Umunna una good evening ohh.
|
romeo(m): 5:58pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: ynot this is my kid |
romeo(m): 5:59pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi: ikomi nwa nna nnoooooo |
Ikomi(m): 6:00pm On Jun 07, 2007 |
Ke otu agbo sia anya awun? lol
|
monshege: 6:00pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi i biala romero, kedukwa onye i kporo nwa ya |
monshege: 6:01pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi:Ikomi i biakwa |
Ikomi(m): 6:02pm On Jun 07, 2007 |
romeo: Bless u dude. Nice kid. |
romeo(m): 6:02pm On Jun 07, 2007 |
monshege:Nna okwa nwa m nwanyi bu ihe a ohhh afa ya bu *edited* |
Ynot(m): 6:03pm On Jun 07, 2007 |
hmmmmmm. he's cute. but bia oo, o dika mama ya bu onye ocha. the othe day ikomi no ebe na eme m accuse na mu tuwara onye ocha ime and you ed him. Ikomi kedu k'imere? nnoo |
monshege: 6:04pm On Jun 07, 2007 |
romeo:aga m eji ujo kwere. i gbaliala. i look forward to mgbe oge eto, mgbe i ga akwu na onu uzo with double barrell i ga eji na achu umu nwoke di ka gi na mgbe na adighi anya |
romeo(m): 6:05pm On Jun 07, 2007 |
she is cute y not!! hahaha and mama ya bu onye Africa but o half caste
|
Ikomi(m): 6:05pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: Aru dikpa Ikomi oohh. Gi wa kwan. |
Ikomi(m): 6:06pm On Jun 07, 2007 |
monshege: Yeah wat goes around comes around. |
monshege: 6:06pm On Jun 07, 2007 |
romeo:romero ajum aju. nwa ahu yiri onye spain ![]() Ikomi, anom ya ooo. echegide go m gi |
romeo(m): 6:06pm On Jun 07, 2007 |
monshege editia aha ya ebe ahu biko ohh nna Ikomi: now ka ikomism biara back |
Ynot(m): 6:08pm On Jun 07, 2007 |
monshege: Exactly. romeo: ok ooooo. Ikomi: nna, okoto kariri here. ka m biakwa nu |
Ikomi(m): 6:08pm On Jun 07, 2007 |
monshege: Ke ihe nmere Monsheee. |
romeo(m): 6:11pm On Jun 07, 2007 |
ndi nkem
|
monshege: 6:12pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi onweghi ihe mere nu. gi na nne nne m ekwuola, ka anyi mara mgbe anyi ga ama okwa ma o bu kpooo ndi 911 si ha na anyi na acho nwanne anyi nwanyi
|
Ikomi(m): 6:14pm On Jun 07, 2007 |
monshege: Not very neccessary, am sure she'd be okay. Human nature. lol ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() Anyi ge kponu Nnenne gbuo romero? mbanu. |
romeo(m): 6:15pm On Jun 07, 2007 |
monshege u don see am
|
monshege: 6:16pm On Jun 07, 2007 |
wow romero, asa na mbo ka i ji ihe a. ka m fukwa nwanyi ga abia na forum a kwuo okwu maka gi, ma agwa ya na onweghi mgbe o jiri ruo asa abuo i dosere na ulo. nna, mee yon jare
|
monshege: 6:18pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi i na agba aga ebe, amam na ike Ynot anaghi ano ofu ebe , mana at least nke gi na anotu small.
|
romeo(m): 6:18pm On Jun 07, 2007 |
monshege: thank u my brother ![]() ![]() |
romeo(m): 6:20pm On Jun 07, 2007 |
Ikomi: ikomi nwoke ka i bu but nnenne is still a sister and anyi neediri ya ebe a |
Ikomi(m): 6:22pm On Jun 07, 2007 |
romeo: Dont be too suprised we might change our mind and decide to kill u. lol Just like whitelex. lol |
romeo(m): 6:24pm On Jun 07, 2007 |
hahahahahahahahha but lexiocha biara ebe a chie m warning gakwa iru lol
|
monshege: 6:24pm On Jun 07, 2007 |
o di egwu o, unu ncha tinye aka onu igbu romero, kedu ihe unu choro ka anyi mee. oto obe mmadu ncha, romero ariola mgbaghara, unu meziee ebere ka unu achoro anu aru ya ihe m ji ekwu ihe a bu maka asa nke obere no na foto ahu, m na edowere nwa m nwoke maka mgbe ha abuo toro |
romeo(m): 6:26pm On Jun 07, 2007 |
monshege: nwa gi nwoke ga abu onye ga eje na Mars before obia okwu nwa m nwanyi hoo haa |
monshege: 6:31pm On Jun 07, 2007 |
romeo:hahahahaha o so mars? o nwekwara ike o juu pluto na venus ma o bu planet nke ga aputa ozo (hisses) ![]() |