NewStats: 3,259,215 , 8,169,468 topics. Date: Saturday, 24 May 2025 at 10:07 AM 1r5k476z3e3g |
Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (511813 Views)
romeo(m): 5:08pm On Jun 07, 2007 |
monshege: mba ikomi bu onye nkem!! maka na ka odi ikomi bukwa ka o di m hhahahahha |
Ynot(m): 5:10pm On Jun 07, 2007 |
Romeo, kedu mgbe i ga ahapu naija? Any good news from enugu? Anuru m na ndi ori ka nku now. Biko, continue dey shout, ana m anu olu gi. Monsh, nke a ino online this early? o dikwa n'udo? |
monshege: 5:11pm On Jun 07, 2007 |
romeo:hahaha taa ka i kwuru eziokwu. nnenne m i nuru ya? |
romeo(m): 5:13pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: Nna enweghi ndi ori na enye nsogbo n'enugu my brother now because chimaroke no be governor again |
monshege: 5:14pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: onwere mgbe ndi ohi na anaghi ano. i hope the new govt does something different Ynot, nwa nna asiri m ka m bia mara ka eke si anya anwu, ma ala adila level ![]() |
monshege: 5:15pm On Jun 07, 2007 |
romeo:hahahahaha romero jiri nwayoo tupu ga ekwuo ihe a na iro, abia wuru gi na abali |
romeo(m): 5:16pm On Jun 07, 2007 |
monshege: Nna ala dikwa level nke mgbe na my side ![]() ![]() |
monshege: 5:18pm On Jun 07, 2007 |
romeo: romero i dey see say na i na eweta onwe gi ofuma, makie sure na i gaghi e miss flight gi, ndi mallorca na acho gi |
romeo(m): 5:20pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: ihe m ji maka ya nata uno ofu nwere delay so o di m ka o bu next week |
cerrutti: 5:21pm On Jun 07, 2007 |
wow so igbo`s in naija have decided to come out of their hiding palces to be identified |
romeo(m): 5:22pm On Jun 07, 2007 |
monshege: nwanne ma onye ejighi ego na enwe unlimited fun na naija!! mallorca gbakwa oku hahahaha |
whitelexi(m): 5:22pm On Jun 07, 2007 |
Romeo, ibu onye nkem, kama. . . nwa bu nwuye'm, kedi ihe ichoro ka'm me? ikporo nwuye'm a fool maka na obatara thread unu chia ochi. legodi profile'm anya ka ifu, ikwesiri ima na mu na nwa n'ayi. . . Anyways, omego but achohi'm ka ome ozo. Je guo ya. https://nairaland.unblockandhide.com/nigeria?topic=57503.msg1175695#msg1175695 |
romeo(m): 5:23pm On Jun 07, 2007 |
cerrutti: post mbu gi ka onu gi ji agba ka pump mmiri |
Ynot(m): 5:23pm On Jun 07, 2007 |
romeo: OK. kedu onye bu governor now? Romeo, i mere anyi ihe ojoo. o maka gi ka nnenne ji gba oso from here? |
cerrutti: 5:24pm On Jun 07, 2007 |
romeo, ida ka onye ga n`achu nawnyi rinne
|
romeo(m): 5:25pm On Jun 07, 2007 |
whitelexi: lexiocha infact e needighim igu the post again ohh i am so sorry but i ga agwa ya okwu small na ejighi obi mmadu egwu egwu at all |
romeo(m): 5:26pm On Jun 07, 2007 |
cerrutti: hahahahahaha efuola nu mooooooooo |
monshege: 5:28pm On Jun 07, 2007 |
hahahahahaha oh my goodness lexiocha, i biara igbatara nwunye gi ozoro. nna na wah oo romero i furu list of casualties i na e leave behind? Ynot, agwakwala m na i maghi onye bu new governor. nna oge eruola mgbe i ga esi na bush ebe ahu i no, bia na town o bu chima sullivan |
Ynot(m): 5:29pm On Jun 07, 2007 |
LOL. i si na bu sulli gini?
|
romeo(m): 5:30pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: biko a nam ayo mbaghara hahahahahahahahaha goshhhhhhhhhhhhh |
romeo(m): 5:31pm On Jun 07, 2007 |
monshege: hmmmmmmmmm onyeghi m onu okwu at all and the worst part bu na onweghi onye na afu m as victim hahahahahahaha |
monshege: 5:32pm On Jun 07, 2007 |
romero i ruru ala wee tikapu i ga wee fun na enugu Ynot, nna ajula m oooo o bu ihe m furu sullivan, amaghi m na o bu Dr ma na i ma na onweghi politician na abughi dr this days. amaghi m nke bu aha mbu ya, amaghi m ma o bu sullivan ka o bu chime cerr, unu ga agbali na e choose aha m ga akpolite, nne, i biala. ihe mere bu na o bu gi ka ekwesiri i na asi na i decidiri i puta, o bughi ndi igbo. ndi igbo aputala since |
romeo(m): 5:34pm On Jun 07, 2007 |
i second that motion!!
|
monshege: 5:36pm On Jun 07, 2007 |
romero kedu motion nke i na second, ka anyi mara ama
|
romeo(m): 5:37pm On Jun 07, 2007 |
motion nke cerruti hahahahaha
|
Ynot(m): 5:40pm On Jun 07, 2007 |
i di sure na cerruti abughi nnenne in disguise?
|
monshege: 5:41pm On Jun 07, 2007 |
romero onwere any new thing mega na enugu ugbua. i ma i na anuri ebe ahu, o na eme na obi ka m soro biakwa wee fun nke m
|
monshege: 5:41pm On Jun 07, 2007 |
Ynot:hahaahhaahahahahahahahahahaha if she is nnenne then she shall hate this my laughter. hahahahahaha thats a good one Ynot |
romeo(m): 5:45pm On Jun 07, 2007 |
Ynot:yeah i thought so as much haha monshege: tomorrow bu ladies nite monshegeeeeeeee |
monshege: 5:47pm On Jun 07, 2007 |
romeo:Ynot i nuru nke a ![]() ![]() nne nne ebe o bu na i no, i command you to puta now or-------- ![]() |
Ynot(m): 5:51pm On Jun 07, 2007 |
Anuru the thing. Romeo, ihe umunwayi anatoka gi. I ga ejisi ike nuta nwayi na ihe nwoke tuluru ogo ya abughi ihe ojoo.
|
romeo(m): 5:52pm On Jun 07, 2007 |
Ynot: hahahha ynot the elders should live by example |